Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 34:15-17 Bible Nso (IGBOB)

15. Anya abua nke Jehova di n'aru ndi ezi omume,Nti-Ya abua ghe-kwa-ra oghe na nkpu ha nētiku Ya.

16. Iru Jehova nēmegide ndi nēme ihe ọjọ,Ibipu ncheta-ha n'uwa.

17. Ndi ezi omume tiri nkpu, Jehova we nuru,We si na nkpab͕u-ha nile naputa ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 34