Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 3:2-7 Bible Nso (IGBOB)

2. Ọtutu madu nēkwu okwu bayere nkpuru-obim, si,Ọ dighi nzọputa diri ya nime Chineke.

3. Ma Gi onwe-gi, Jehova, bu ọta buruburum,Na nsọpurum, na onye nēbuli isim elu.

4. Ejim olum kpọkue Jehova,O we zam site n'ugwu nsọ Ya.

5. Mu onwem dinara ala, raru ura;Etetaram; n'ihi na Jehova nākwagidem.

6. M'gaghi-atu egwu ìgwè ndi nkem anāpughi iguta aguta,Ndi doworo onwe-ha imegidem buruburu.

7. Bilie, Jehova; zọputam, Chinekem:N'ihi na I tiwo ndi-irom nile ihe na ǹtì;I tipiawo ezé ndi nēmebi iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 3