Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 3:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova, le otú ndi nākpab͕um bara uba!Ọtutu madu nēbili imegidem.

2. Ọtutu madu nēkwu okwu bayere nkpuru-obim, si,Ọ dighi nzọputa diri ya nime Chineke.

3. Ma Gi onwe-gi, Jehova, bu ọta buruburum,Na nsọpurum, na onye nēbuli isim elu.

4. Ejim olum kpọkue Jehova,O we zam site n'ugwu nsọ Ya.

5. Mu onwem dinara ala, raru ura;Etetaram; n'ihi na Jehova nākwagidem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 3