Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 28:7-8 Bible Nso (IGBOB)

7. Jehova bu ikem na ọtam;Ya ka obim tukwasiworo obi, eyewo-kwa-ram aka:Obim we nāwuli elu n'ọṅù;M'gēsite kwa n'abùm kele Ya.

8. Jehova buru ya ike,Ebe siri ike nke nzọputa nke onye nke Ya etere manu ka Ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 28