7. Ọnu-uzọ-ama, bulienu isi-unu elu;Ka ebuli kwa unu elu, ọnu-uzọ ebighi-ebi:Eze ebube gābata kwa.
8. Ònye kwa bu Eze ebube a?Ọ bu Jehova, Nke bu dìnkpà na dike,Ọ bu Jehova, Nke bu dike n'agha.
9. Ọnu-uzọ-ama, bulienu isi-unu elu;Buli-kwa-nu ha elu, ọnu-uzọ ebighi-ebi:Eze ebube gābata kwa.