I gēme ha ka ha di ka ite-ọku uku di ọku na mb͕e I ji me ka ha hu iru-Gi:Jehova gēloda ha n'iwe-Ya,Ọku gēripia kwa ha.