Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 18:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Anamahu Gi n'anya nke-uku, Jehova, bú ikem.

2. Jehova bu nkumem di elu, na ebem ewusiri ike, na onye nēme ka mb͕apu;Ọ bu Chinekem, na oké nkumem, anamab͕abà nime Ya;Ọ bu ọtam, na mpi nke nzọputam, na ulo-elum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 18