Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 17:14 Bible Nso (IGBOB)

N'aka madu site n'aka-Gi, Jehova,N'aka madu nke uwa, ndi òkè-ha bu na ndu a,Ndi I nēmeju afọ-ha n'ihe-Gi atukọbara atukọba:Afọ nēju ha n'umu,Ha we rapuru umu-ntakiri-ha ihe-ha fọduru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 17

Echiche Abù Ọma 17:14 na onodu