Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 15:1-4 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova, ònye gānọ dika ọbìa n'ulo-ikwu-Gi?Ònye gēbi n'ugwu nsọ Gi?

2. Onye nēje ije n'izu-okè, nke nālu kwa ọlu ezi omume,Nke nēkwu kwa ezi-okwu n'obi-ya.

3. O jighi ire-ya kwue okwu-azu,Ọ meghi madu-ibe-ya ihe ọjọ,O bulighi kwa ita-uta megide onye-ab͕ata-obi-ya.

4. Eledawo onye ajuru aju anya n'anya-ya,Ma ndi nātu egwu Jehova ka ọ nā-asọputu.Ọ ṅuwo iyi nke gēmejọ ya onwe-ya, ma ọ dighi-ab͕anwe okwu-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 15