Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 149:3-8 Bible Nso (IGBOB)

3. Ka ha to aha-Ya n'ite-egwú:Ka ha chiri egwú-otiti na ubọakwara bùkue Ya abù ọma.

4. N'ihi na ihe ndi-Ya nātọ Jehova utọ:Ọ gēji nzọputa chọ ndi di ume-ala n'obi nma.

5. Ka ndi-ebere ṅuri ọṅu-agha nime nsọpuru:Ka ha tie nkpu ọṅò n'elu ihe-ndina-ha.

6. Ka nbuli-elu Chineke di n'olu abu ha,Ka mma-agha nke iru abua di kwa n'aka-ha;

7. Ibọ̀ ọ́bọ̀ n'aru mba nile,Ibara ndi nile di iche iche nba;

8. Iji nkpọrọ ke ndi-eze-ha,Na iji nkpọro-ukwu ígwè ke ndi-ha anāsọpuru;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 149