Ncheta nke iba-uba nke idi-nma-Gi ka ha ga-ekwukwa,Ọ bu kwa ezi omume-Gi ka ha gēti nkpu ọṅù bayere ya.