Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 143:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Jehova, nuru ekperem; ṅa nti n'aririọ-amaram nile:N'ikwesi-ntukwasi-obi-Gi zam, na n'ezi omume-Gi.

2. Eji-kwa-la orù-Gi ba n'ikpé;N'ihi na ọ dighi onye ọ bula nke di ndu bu onye ezi omume n'iru Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 143