Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 134:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova,Ndi nēguzo n'ulo Jehova n'abali nile.

2. Chilienu aka-unu elu n'idi-nsọ,Gọzi kwa Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 134