Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 129:5-7 Bible Nso (IGBOB)

5. Ka ihere me ha, ka ha laghachi kwa azu,Bú ndi nile nākpọ Zaion asì.

6. Ka ha di ka ahihia nēpú n'elu ulo,Nke nākpọnwu mgbe o puputara:

7. Nke onye nēwe ihe-ubi nējighi kpojue ọbu-aka-ya,Onye nēhie ùkwù-ọka nējighi kwa ya kpojue obi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 129