Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 120:5-6 Bible Nso (IGBOB)

5. Ahuhu dirim, na anọm dika ọbìa nime Meshek,Na ebim n'akuku ulo-ikwū nile nke Kida!

6. Ogologo mb͕e di anya ka nkpuru-obim biriworoN'akuku onye nākpọ udo asì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 120