Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 113:5-8 Bible Nso (IGBOB)

5. Ònye di ka Jehova, bú Chineke-ayi?Nke nēme Onwe-ya ka Ọ di elu inọdu ka eze,

6. Nke nēme Onwe-ya ka Ọ di ala ilekwasiElu-igwe na ilekwasi uwa anya.

7. Ọ bu onye nēme ka onye nēnweghi ike si n'ájá bilie,O nēsi n'ebe ikpofu ahihia bulie ob͕eye elu;

8. Ime ka ya na ndi amara aha nọkọ,Ka ya na ndi amara aha-ha n'etiti ndi-ya nọkọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 113