O si-kwa-ra n'ala nile chikọputa ha,Site n'Iru-anyanwu na site n'Ọdida-anyanwu,Site n'Ugwu na site n'oké osimiri.