We wusi ọbara nke nēmeghi ihe ọjọ, bú ọbara nke umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom,Ndi ha were chuara arusi nile nke Kenean àjà;Ewe were ọbara merua ala ahu.