Onye nēkpè madu-ibe-ya ikpè na nzuzo, onye ahu ka m'gēkpochapu:Onye nwere anya npako na obi di nganga, onye ahu ka m'nāpughi inagide.