Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Ọma 10:14 Bible Nso (IGBOB)

I huwo ya; n'ihi na Gi onwe-gi nēlegide nmeb͕u na nkpasu-iwe, itiye ya n'aka-Gi:N'aka-Gi ka onye nāhuju anya nārapu onwe-ya;Onye nēyere nwa-nb͕ei aka ka I buworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 10

Echiche Abù Ọma 10:14 na onodu