Ọ gādi kwa ka osisi akuworo n'akuku iyi juputara na miri,Nke nāmi nkpuru-ya na mb͕e-ya,Ọzọ, akwukwọ-ya adighi-akpọnwu;Ihe ọ bula kwa nke ọ nēme, ọ nēme ka ọ ga nke-ọma.