Wepu anya-gi abua n'irum,N'ihi na ha onwe-ha akpaliwom elu.Agiri-isi-gi di ka ìgwè ewu,Nke nēdina ala n'akuku ugwu Gilead.