Mu onwem bu nke onye ihe-ya nātọm utọ, onye ihe-ya nātọm utọ bu kwa nkem:Bú onye ahu nke nāzù ìgwè aturu-ya n'etiti urodi.