Ogwe-ukwu-ya abua di ka ogidi marble, nke atọworo ntọ-ala-ha n'elu ukwu ọla-edo anuchara anucha:Iru-ya di ka Lebanon, mara nma nke-uku dika cedar.