Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 3:7-10 Bible Nso (IGBOB)

7. Le, ọ bu ihe-ndina-ya, bú nke Solomon nwere;Ọgu ndi-dike atọ di ya buruburu,Site na ndi-dike nke Israel.

8. Ha nile ji mma-agha, ha bu ndi emeworo ka ha muta ibu agha:Onye ọ bula, mma-agha-ya di n'úkwù-ya,N'ihi egwu n'abali.

9. Eze, bú Solomon, emeworo onwe-ya otù palanquinSite n'osisi Lebanon.

10. Ogidi-ya nile ka o jiri ọla-ọcha me,Ala-ya ka o jiri ọla-edo me, ebe-ọnọdu-ya ka o jiri ogho ododo me,Etiti-ya, eji ihu-n'anya me ka ọ buru pavement ọma,Site n'aka umu-ndinyom Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 3