Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 3:4 Bible Nso (IGBOB)

Ọ bu nání nwantī ka m'siri n'ebe ha nọ gabiga,Mb͕e m'chọtara onye ahu nke nkpuru-obim huru n'anya:Ejiderem ya, arakwaghm ya aka,Rue mb͕e m'mere ka ọ ba n'ulo nnem,Na n'ime-ulo nke nwayi turu imem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 3

Echiche Abù Nke Abù 3:4 na onodu