Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù Nke Abù 2:1-6 Bible Nso (IGBOB)

1. Mu onwem bu rose nke Sheron,Abum urodi nke ndagwurugwu.

2. Dika urodi n'etiti ogwu,Otú a ka eyìm di n'etiti umu-ndinyom.

3. Dika osisi apple n'etiti osisi oké ọhia,Otú a ka onye ihe-ya nātọm utọ di n'etiti umu-ndikom.Ǹdò-ya ka m'chọsiworo ike, m'we nọdu ala,Nkpuru-ya tọ-kwa-ra okpo-ọnum utọ.

4. O mere ka m'bata n'ulo manya-vine,Ọkọlọtọ-ya n'elum bu kwa ihu-n'anya.

5. Werenu mbadamba nkpuru-vine amiri ami b͕am ume, werenu nkpuru-osisi apple me ka arum di ike:N'ihi na onye nāria ọria ihu-n'anya ka m'bu.

6. Aka-ekpe-ya di n'okpuru isim,Aka-nri-ya nāb͕akum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Nke Abù 2