Ọ zọwo uta-Ya ukwu ikwe ya dika onye-iro, O werewo aka-iri-Ya guzo Onwe-ya dika onye-nkpab͕u,We b͕ue ndi nile anya nāchosi ike:N'ulo-ikwū nke ada Zaion ka Ọ wusiworo ọnuma-Ya dika ọku.