Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù-Ákwá 2:13 Bible Nso (IGBOB)

Gini, bu àmà M'gāb͕ara gi? gini ka M'gēji tuyere gi, gi ada Jerusalem?Gini ka M'gēme ka gi na ya rata, ka M'we kasie gi obi, gi ada Zaion nāmaghi nwoke?N'ihi na ihe di uku dika oké osimiri ka nb͕awa-gi bu: ònye gāgwọta gi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 2

Echiche Abù-Ákwá 2:13 na onodu