Anyam abua adalawo n'isi site n'anya-miri, ngiri-afọm anuwom ọku,Awusiwo umejum n'ala dika miri, n'ihi ntipia nke ada ndim;N'ihi na umu-ntakiri na umu nke nāṅu ara nāda #mbà n'amá nile nke obodo.