Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù-Ákwá 1:7 Bible Nso (IGBOB)

Jerusalem echetawo n'ubọchi nile nke nweda-n'ala-ya na nke nwaghari-ya nileIhe nile ya anāchọsi ike nke diri site n'ubọchi nile nke mb͕e ochie:Mb͕e ndi-ya dabàra n'aka onye-nkpab͕u, ma ọ dighi onye nēyere ya aka,Ndi-nkpab͕u huru ya, ha chìri nkwusi-ya nile ọchì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 1

Echiche Abù-Ákwá 1:7 na onodu