Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

Abù-Ákwá 1:16 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi ihe ndia ka mu onwem nākwa ákwá; anyam, anyam nērùda miri;N'ihi na onye-nkasi-obi nke nēweghachi nkpuru-obim di anya n'ebe m'nọ;Umum tọb͕ọrọ n'efu, n'ihi na onye-iro di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 1

Echiche Abù-Ákwá 1:16 na onodu