Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 8:10 Bible Nso (IGBOB)

Toi we zíe Joram nwa-ya jekuru eze, bú Devid, iju ya ajuju bayere udo-ya, na igọzi ya, n'ihi na o busoworo Hedadeza agha, we tib͕ue ya: n'ihi na nwoke nke nēbuso Toi agha nke-uku ka Hadadeza bu. Ihe ọla-ọcha na ihe ọla-edo na ihe ọla di kwa n'aka Joram inye ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 8

Echiche 2. Samuel 8:10 na onodu