Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 24:24 Bible Nso (IGBOB)

Eze we si Arọna, É-è; kama aghaghm izuru ya n'aka-gi n'ọnu-ahia: m'gaghi-esure-kwa-ra Jehova, bú Chinekem, àjà-nsure-ọku nke m'nētiyeghi ego ọ bula. Devid we were ọgu shekel ọla-ọcha abua na iri zuru ebe-nzọcha-ọka ahu na ehi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 24

Echiche 2. Samuel 24:24 na onodu