Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 24:10 Bible Nso (IGBOB)

Obi Devid we ta ya uta mb͕e ọ gusiri ndi Israel. Devid we si Jehova, Emehiewom nke-uku n'ihe m'meworo: ma ub͕u a, Jehova, biko me ka ajọ omume-orú-Gi gabiga; n'ihi na emewom ihe-nzuzu nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 24

Echiche 2. Samuel 24:10 na onodu