Onye nēme kwa ka m'si n'aka ndi-irom pua:I nēwelikwam elu kari ndi nēbili imegidem:I nānaputam n'aka madu nēme ihe ike.