I we me ka m'b͕apu n'ilu-ọ̀gù nile nke ndim;I nēdebem ka m'buru isi mba nile ọzọ: Ndi m'nāmaghi gēfèm òfùfè.