Ọ bu Chineke nke oké nkumem, anamab͕abà nime Ya;Ọ bu ọtam, na mpi nke nzọputam, na ulo-elum, na ebe-nb͕alagam;Onye-nzọputam, I nāzọputam n'ihe-ike.