Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 19:5 Bible Nso (IGBOB)

Joab we bakuru eze n'ulo, si, I mewo ka ihere me iru ndi-orú-gi nile ta, bú ndi nēwepuga ndu-gi, na ndu umu-gi ndikom na nke umu-gi ndinyom, na ndu ndinyom-i, na ndu ndi-iko-gi nwayi, ta;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 19

Echiche 2. Samuel 19:5 na onodu