Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 18:32 Bible Nso (IGBOB)

Eze we si onye Kush ahu, Ùdo diri nwa-okorọbia ahu, bú Absalom? Onye Kush we si, Ndi-iro onye-nwem, bú eze, na ndi nile ndi biliworo megide gi imejọ gi, ka ha di ka nwa-okorọbia ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 18

Echiche 2. Samuel 18:32 na onodu