Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 18:24 Bible Nso (IGBOB)

Ma Devid nānọdu n'etiti ọnu-uzọ-ama abua ahu: onye-nche we jerue elu-ulo ọnu-uzọ-ama rue mbidi obodo, we welie anya-ya, hu, ma, le, otù nwoke nāb͕a ọsọ nání ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 18

Echiche 2. Samuel 18:24 na onodu