Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 17:25 Bible Nso (IGBOB)

Ma Amasa ka Absalom doro onye-isi usu-ndi-agha n'ọnọdu Joab. Ma Amasa bu nwa otù nwoke, aha-ya bu Itra onye Israel, onye bakuru Abigal nwa-nwayi Nehash, nwa-nne-nwayi nke Zeruaia nne Joab.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 17

Echiche 2. Samuel 17:25 na onodu