Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 17:14 Bible Nso (IGBOB)

Absalom na ndikom nile nke Israel we si, Idu-ọdu Hushai, bú onye-Akait, di nma kari idu-ọdu Ahitofel, Ma Jehova nyere iwu imebi ezi idu-ọdu nke Ahitofel, ka Jehova we me ka ihe ọjọ biakwasi Absalom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 17

Echiche 2. Samuel 17:14 na onodu