Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 17:12 Bible Nso (IGBOB)

Ayi gābiakute kwa ya n'otù nime ọnọdu ebe agāchọta ya, ayi onwe-ayi gādakwasi kwa ya dika igirigi nādakwasi n'ala: ayi agaghi-eme kwa ka ọbuná otù onye fọdu n'etiti ya na n'etiti ndikom nile ndi ya na ha nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 17

Echiche 2. Samuel 17:12 na onodu