Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 15:21 Bible Nso (IGBOB)

Itai we za eze, si, Jehova nādi ndu, onye-nwem, bú eze, nādi kwa ndu, n'ezie n'ọnọdu ebe onye-nwem, bú eze, gānọ, ma-ọbu inwu ọnwu ma-ọbu idi ndu, n'ezie n'ebe ahu ka orù-gi gānọ kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 15

Echiche 2. Samuel 15:21 na onodu