Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 15:19 Bible Nso (IGBOB)

Eze we si Itai, bú onye Gat, N'ìhi gini ka gi onwe-gi nēso kwa ayi je? laghachi, soro eze nọdu: n'ihi na onye ala ọzọ ka i bu, onye rapuru ala-ya ka i bu kwa; laghachi n'ebe-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 15

Echiche 2. Samuel 15:19 na onodu