Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 11:4 Bible Nso (IGBOB)

Devid we ziga ndi-ozi, kuru ya; nwayi ahu we biakute ya, ya na ya we dina; (ma nwayi ahu si n'ọrurú-ya nēdo onwe-ya nsọ,) o we laghachi n'ulo-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 11

Echiche 2. Samuel 11:4 na onodu