Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 11:21 Bible Nso (IGBOB)

ònye tib͕uru Abimelek nwa Jerubeshet? nwàyi esighi na mb͕idi tua aka-nkume n'isi-ya, o we nwua na Tibez? n'ìhi gini ka unu jeruru mb͕idi nso? i gāsi kwa, Orù-gi bú Uraia onye Het, anwuwo kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 11

Echiche 2. Samuel 11:21 na onodu