Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 10:6 Bible Nso (IGBOB)

Umu Amon we hu na ha nēsì Devid ísì ọjọ, umu Amon we ziga, go Siria Bet-rehob na Siria Zoba, orú nnù ndikom uzọ abua na nnù iri ndi ji ukwu eje, na eze Meaka, ya na nnù ndikom abua na ọgu iri, na ndikom Tob, bú orú nnù ndikom na nnù iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 10

Echiche 2. Samuel 10:6 na onodu