Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

2. Samuel 10:10 Bible Nso (IGBOB)

o tiye ndi Israel fọduru n'aka Abishai, bú nwa-nne-ya, we do ha n'usoro izute umu Amon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Samuel 10

Echiche 2. Samuel 10:10 na onodu